Ndị Rom 1: 2, Ndị Galeshia 3:16, Ndị Rom 10: 4, Ndị Rom 15: 8-12

Chineke jiri ndị amụma mee nkwa banyere Ọkpara ya ná Agba Ochie.(Ndị Rom 1: 2)

Ọ bụ Kraist na Chineke kwere Ebreham na ụmụ ya nkwa.(Ndị Galeshia 3:16)

Iwu nke Chineke nyere mezurukwa na Kraist.(Ndị Rom 10: 4)

Ọ bụ na Kraịst na Chineke kpọrọ ma ụmụ Israel na ndị Jentaịl.(Ndị Rom 15: 8-12)

Nkwa nile nke Chineke emezuwo na Kraist.Ya mere, anyị na-enye Chineke otuto site n’aka Kraịst.(2 Ndị Kọrịnt 1: 19-20)