Jenesis 1: 3, Jọn 1: 4,9, Luk 1: 78-79

Chineke nyere ìhè na okike eluigwe na uwa.(Jenesis 1: 3)

Chineke enyewo anyị Kraịst, onye ezi omume ahụ, ka anyị wee nwee ike ịmata Chineke.(2 Ndị Kọrịnt 4: 6, Jọn 1: 4, Jọn 1: 9)

Ìhè nke Kraist ka nwuo n’elu ayi n’ọchichiri na onyinyo nke ọnwu.(Luk 1: 78-79)